FEC kwadoro ijeri naira 36.1 maka okporo ụzọ Keffi-Nasarawa-Toto.
Ụlọ ọrụ Federal Executive Council akwadola ijeri naira 36.1 maka mmezigharị okporo ụzọ Keffi-Nasarawa-Toto na Nasarawa State, Central Nigeria.
Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ na ụlọ, Babatunde Fashola kwupụtara nke a mgbe ọ na-akọwara ndị!-->!-->!-->!-->!-->…