Akụkọ na ewuewu Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla oku maka nchekwa Chigo Jan 9, 2026 0 Idi Abbas Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla ndị ọrụ agha mmiri ka ha wepụta echiche ọhụrụ iji dozie ihe iyi egwu nchekwa dị na mpaghara ọrụ Eastern Naval Command