Naijiria Onye isi oche APC na Rivers steeti ahapụla APC Sọrọ SDP. Chigo Jul 11, 2022 0 Maazị Chiroma kwuru na ha kpebiri ịbanye na SDP n'ihi na ha kwenyere n'echiche nke pati ahụ.