Afịrịka Ndị ndu Afrịka agaala Ukraine, Russia ịkpa maka udo CHIDI IGWE Jun 16, 2023 0 Ndị ọchịchị mba Afrịka dị icheiche anọrọla na mba Ukraine ugbua ebe ha ga-ezute onyeisiala mba ahụ bụ Volodymyr…
Akụkọ na ewuewu Don Brymo Uchegbu: Ihe i kwesịrị ịma maka onye ejije Nollywood a lara mmụọ CHIDI IGWE Jun 16, 2023 0 Onye ihe ejije Nollywood a ma ama bụ Don Uchegbu a ma dịka 'Don Brymo' anwụọla ka ọ gbachara afọ 56. Uchegbu,…
Akụkọ na ewuewu Ọ bụ Eziokwu na Nnamdi Kanu achụọla Ozekhome, Ejiofor dịka ndị ọkaiwu ya? CHIDI IGWE Jun 16, 2023 0 Nwanne Mazi Nnamdi Kanu bụ Kanunta Kanu, ekwuola na ezinụlọ Kanu achụọla ọkaiwu Mike Ozekhome na Ifeanyi Ejiofor…
Akụkọ na ewuewu Ụmụ m nwaanyị atọ ndị na-akwado ịlụ di nwụrụ n’ihe ọdachị ụgbọmmiri kwara a CHIDI IGWE Jun 16, 2023 0 Otu onye gbalahụrụ ọnwụ na ihe mberede ụgbọmmiri tara isi mmadụ 106 na mmiri River Nigera akọrọọla ndi nta akuko…
Akụkọ na ewuewu Ndị ụlọomeiwu ukwu na nke nta Naịjirịa emechaala ntuliaka ha. CHIDI IGWE Jun 14, 2023 0 Ndị ụlọomeiwu Naịjirịa bu ụzọ mechapụ ntuliaka nke ha dịka ndị ụlọomeiwu nta gara n’ihu na-eme nke ha. Ntuliaka…
Akụkọ na ewuewu Adị m njikere mụ na ndị omeiwu ịrụkọ ọrụ – Onyeisiala Tinubu CHIDI IGWE Jun 14, 2023 0 Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu ekeleela ndị ndu ụlọomeiwu eduru n’iyi ọrụ ma ṅụọ iyi na ya na ha ga-arụkọ…
Akụkọ na ewuewu PDP akpọọla onyeisi Inec, Mahmood Yakubu, ka ọ bịa gbaa akaebe n’ụlọikpe CHIDI IGWE Jun 14, 2023 0 Otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Peoples Dmemocratic Party' (PDP) ekwuola na ha enyela Mahmood Yakubu, bụ onyeisi ngalaba…
Akụkọ na ewuewu Ndị ọkaiwu Peter Obi egosila ụlọikpe ihe akaebe si na steeti Rivers na ndị ọzọ CHIDI IGWE Jun 14, 2023 0 Ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka onyeisiala gara n'ihu leba n'akwụkwọ Peter nke Labour Pati gbara Onyeisiala Bola…
Akụkọ na ewuewu Student loan Bill: Lee ụmụakwụkwọ ndị tozuruoke inwete ego mbinye a CHIDI IGWE Jun 14, 2023 0 Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ebinyela aka n'iwu ọhụrụ gbasara ibinye ụmụakwụkwọ ndị dara ụbịam ego iji kwadoo…
Akụkọ na ewuewu Usoro e ji ahọpụta ndị ndu ụlọomeiwu CHIDI IGWE Jun 14, 2023 0 A na-ahọpụta ndịisi ụlọomeiwu site na n’usoro ntuliaka a kpọrọ ‘indirect election’ nke ndị omeiwu na-eme n’etiti…