Akụkọ na ewuewu Ụlọikpe achụọla osote onyeisi ụlọomeiwu Bauchi CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Ụlọikpe mkpegharị n'Abuja achụpụla oso onyeisi ụlọomeiwu Bausti Steeti bụ Jamilu Barade ma nye iwu ka e megharịa…
Akụkọ na ewuewu Uttarakhand Tunnel: A gbapụtala ndị ọrụ 41 tọọrọ n’ime ọgba CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Ndị ọrụ mmadụ iri anon a otu tọọrọ n'ime ọgba(tunnel) ebe ha na-arụ ọrụ n' dị n'India e nwerela onwe ha ga ọ…
Akụkọ na ewuewu Ihu ọchị awaala ndị Enugwu dịka mmiri malitere ịgba ọzọ CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Ndị Enugwu nna-enwe ọṅụ, achị eze dịka mmiri malitere gbawa ọzọ n’ọtụtụ ebe dịka Gọvanọ Peter Mbah si kwee na nkwa.…
Agụmụakwụkwọ ‘Anyị nwere ike ikpochapụ alụmdi ụmụaka n’ọgbọ a’ CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Onye ọkaiwu na onye mgbasaozi bụ Michelle Obama,onye ọkaiwu na-agba mbọ maka ikike dịịrị onye bụ Amal Clooney na…
Akụkọ na ewuewu Prezidenti Tinubu na-aṅụ iyi na ndị odeakwụkwọ na-adigide asato ọhụrụ CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu aṅụla iyi na asatọ (8) ọhụrụ a họpụtara ọhụrụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide kwadoro…
Ahụike Ụkwara nta: WHO na-eti mkpu ka ọrịa na-abawanye na Borno CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Òtù Ahụ Ike Ụwa (WHO) na Mọnde welitere mkpu maka ihe ọ kpọrọ “ọnụ ọgụgụ na-ebuwanye ibu nke ọrịa ụkwara nta (TB)…
Ahụike Kwara steeti ewepụtala nde naira 200 iji kwụsị iyu nsi ofia CHIDI IGWE Nov 27, 2023 0 Gọọmenti Kwara steeti ekwupụtala njikere ya na ụlọ ọrụ ọ bụla na-enye onyinye na-arụkọ ọrụ iji kpochapụ ihicha ụlọ…
Akụkọ na ewuewu Ọnụ ahịa nri, ngwa nri, na-ebili kwa afọ – NBS CHIDI IGWE Nov 27, 2023 0 Elekere ọnụahịa nri ahọpụtara maka Ọktoba 2023 nke Narional Bureau of Statistics bipụtara na-egosi na nkezi ọnụ…
Akụkọ na ewuewu Prezidenti Tinubu ga-achịkọta ọgbakọ ndị isi ọchịchị etiti taa CHIDI IGWE Nov 27, 2023 0 Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu ga-abụ onyeisi oche ọgbakọ Executive Council (FEC) nke ọchịchị ya taa,bu…
Akụkọ na ewuewu Mgbọ mmanụ nke furu efu ka mwụfu n’ụsọ mmiri – NOSDRA CHIDI IGWE Nov 27, 2023 0 Ihe dị ka barel mmanụ puku atọ tụfuru n'ihi mwụfu mmanụ nke abali iri na ise nke onwa Nov. sitere na ụgbọ mmiri…