Akụkọ na ewuewu Lee ka ikpe Godwin Emefiele na ndị DSS si aga CHIDI IGWE Jan 10, 2024 0 Ụlọikpe ukwu etiti dị n'Abuja enyela Gọọmenti Naịjirịa iwu ka ha kwụọ onye bụbu onyeisi ụlọakụ etiti Naịjirịa bụ…
Akụkọ na ewuewu Gịnị na-esere gọọmentị Anambra steeti na Igwe Neni? CHIDI IGWE Jan 10, 2024 0 Akụkọ gbọwara na mgbede ụbọchị Tuusde bụ na Gọọmentị Anambra steeti akwụsịla ịhụ Igwe Damian dịka Igwe obodo ahụ…
Akụkọ na ewuewu Ndị na-eme ebere na-enye ndị ọrụ ugbo ime obodo Enugwu steeti ike na ntinye ihe ọkụkụ CHIDI IGWE Jan 8, 2024 0 Onye isi ụlọ ọrụ, Paschal-Rico Group of Companies, Chief Pascal Aneke, na onye Switzerland lọta, Maazị Sunday…
Akụkọ na ewuewu Naijiria bịanyere aka na Saudi Arabia nkwekọrịta Hajj 2024 CHIDI IGWE Jan 8, 2024 0 National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na Saudi Ministry of Hajj and Umrah ebinyela aka n'akwụkwọ nkwekọrịta…
Akụkọ na ewuewu Sinetọ Anambra na-ekesara ihe nrite uru nye ọtụtụ mmadu CHIDI IGWE Jan 8, 2024 0 Onye otu na-anọchite anya Anambra North n'ụlọ omebe iwu nke elu, Sinetọ Tony Nwoye, emechiela nhazi maka ikesa ihe…
Akụkọ na ewuewu Minista na-ahụ maka ọdịmma mmadụ bịarutere n’isi ụlọọrụ EFCC CHIDI IGWE Jan 8, 2024 0 Onye bụbu Mịnịsta na-ahụ maka ọdịmma mmadụ, njikwa ọdachi na mmekọrịta ọha na eze nke Naijiria, Sadiya Umar-Farouq,…
Akụkọ na ewuewu Prezident Tinubu na-eru uju onye bụbu onye nkuzi Eagles. CHIDI IGWE Jan 8, 2024 0 Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu eruola uju maka ọnwụ Sebastian Brodericks-Imaseun, onye bụbu onye nkuzi ndị otu…
Akụkọ na ewuewu Onye isi ala Tinubu ga-ewepụta Budget 2024 na Wednesde CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ga-enye na Wednesde, Nọvemba 29, 2023 wepụta mmefu ego 2024 na nnọkọ nzuko…
Akụkọ na ewuewu Ebughariela ikpe Godwin Emefiele CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Ọkaiwu Godwin Emefiele kwuru ụbọchị Tuzde na nwa amadi ahụ bụbụ Onyeisis Ụlọakụ Etiti bụ CBN enwebeghị ndị akaebe…
Ahụike Nke bụ eziokwu banyere ọrịa di m na-arịa – Nwunye Amaechi Muonago CHIDI IGWE Nov 29, 2023 0 Ezinaụlọ onye a ma ama na-eme ejije Nollywood bụ Amaechi Muonago ekwuola na nwamadị ahụ nọ na nnukwu ụlọọgwụ ugb a…