Akụkọ na ewuewu Ka emume igba olo si aga na Ekoli,Edda CHIDI IGWE Sep 6, 2022 0 Ekoli, Edda di n’Ebonyi steeti bu obodo malitere gboo chekwawa umunwaanyi maka ituta ime mkpuke, ibute oria…
Ahụike ‘Okra’ o nwere ike ibutere nwoke amụghị nwa? CHIDI IGWE Sep 6, 2022 0 Ọkwụrụ bụ otu n'ime ihe oriri kacha edozi ahụ Ọkwụrụ so n'otu ihe oriri kacha edozi ahụ dịka nnyocha dị iche…
Afịrịka William Ruto emeriela n’ụlọ ikpe dịka Onyeisiala ọhụrụ nke mba Kenya CHIDI IGWE Sep 5, 2022 0 Ụlọikpe kachasị na mba Kenya ekpebiela na ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere n'ọnwa Ọgọst 2022 dabara adaba.…
Akụkọ na ewuewu Liz Truss abụrụla onyeisiala mba UK CHIDI IGWE Sep 5, 2022 0 Ndị ọchịchị mba Uk akpọpụtala Liz Truss dịka onyeisiala ha. Truss kelere ndị igwu na ibe ya nakwa ezinaụlọ nandị…
Akụkọ na ewuewu Nturugo 2022 Headies Awards ga-adi n’abali ise nke ọnwa Septemba CHIDI IGWE Sep 5, 2022 0 Ọtụtụ ndị na-ese ihe agaala US maka onyinye nrite isi iri na ise, nke na-ejide na 5th Septemba, na Atlanta USA.…
Akụkọ na ewuewu Onye azọ ọkwa onye isi ala PDP na-ekwe ndi inyom, ndi ntorobia 40% ọkwa ọkwa CHIDI IGWE Sep 5, 2022 0 Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Peoples Democratic Party, Alhaji Atiku Abubakar, ekwela nkwa inye ụmụnwaanyị na ndị…
Mba ụwa A ga-akpọpụta aha onye meriri ntuliaka mba UK mgbe adịghị anya CHIDI IGWE Sep 5, 2022 0 Kemgbe izu ole maọle gara ugbua, Liz Truss nọ n'isi atụịmvootu onyeisiala mba UK. N'ọnwa Ọgustu, YouGov kwuru na…
Azụmahịa Ihe di na nwunye nwere ike ime iji mụta nwa nwoke CHIDI IGWE Sep 5, 2022 0 Ị mụta nwa nwoke n'ezinụlọ dị oke mkpa n'ala Igbo. Igbo kwenyere na ama ọbụla na-amụtaghị nwa nwoka ga-echi.…
Ahụike Ọrịa mmekọ ị ga-ebuteli site n’ọnụ CHIDI IGWE Sep 3, 2022 0 Ọtụtụ mgbe ndị mmadụ nụ maka ọrịa mmekọ nwoke na nwaanyị a na-eche na ọ bụ naanị mgbe ihe nwoke jiri bụrụ nwoke…
Ahụike Steeti Niger mechiri ụlọ ọrụ ahụike na-atozughi oke CHIDI IGWE Sep 2, 2022 0 Gọvanọ Abubakar Sani Bello nke Niger steeti dị na North Central Nigeria, enyela iwu ka emechie ụlọ ọrụ ahụike…