Akụkọ na ewuewu Etu di, ndị lụrụ dinanwunye si nwụọọ n’ụzọ edoghi anya CHIDI IGWE Aug 28, 2022 0 Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii Enugwu Steeti bụ Daniel Ndukwe edepụtala akwụkwọ ozi maka ọnwụ mmadụ isii nwụrụ…
Akụkọ na ewuewu Ndi uweojii atọhapụla Felicia Ejezie CHIDI IGWE Aug 28, 2022 0 Akụkọ na-eru anyị ntị na-ekwu na a tọhapụla Felicia Ukamaka Ejezie, bụ onye a ma ama dịka 'Mama Biafra'. Ndị…
Isiokwu Onye na-azọ ọkwa osote gọvanọ na NNPP gbagara APC na Yobe CHIDI IGWE Aug 27, 2022 0 Aka n’achi Steeti Yobe bu,Mai Mala Buni anabatala osote onye ga-azọ ọkwa gọvanọ nke otu ndọrọndọrọ New Nigeria…
Akụkọ na ewuewu Ụlọ ahia dara na Kubwa dị n’Abuja CHIDI IGWE Aug 27, 2022 0 Ndị bi na mpaghara Kubwa nke nọ n'isi obodo Naijirịa bụ Abuja nọ n'uju dịka ụlọ ahịa nke dị n'Aso Savings dara.…
Akụkọ na ewuewu Ọkwa FIFA: Naijiria ka nọ na ogo iri atọ na otu CHIDI IGWE Aug 26, 2022 0 Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naịjirịa ka jikwa ọnọdụ ha dị iri atọ na otu n'ụwa niile.…
Akụkọ na ewuewu Ụlọikpe akagbuola ntuliaka okpuru ọchichi na Steeti Ebonyi CHIDI IGWE Aug 26, 2022 0 Uloikpe ukwu dina Abakaliki isiobodo Steeti n’Ebonyi nọrọ n’ụbọchi Tọọzde kagbuo ntuliaka okpuru ọchichi emere…
Akụkọ na ewuewu Minista na-enyefe ndị uwe ojii Naịjirịa ngwa nchekwa CHIDI IGWE Aug 26, 2022 0 Mịnịsta na-ahụ maka ndị uwe ojii na Naịjirịa bụ Dọkịta Mohammad Maigari Dingyadi enyefela puku kwuru puku iri na…
Akụkọ na ewuewu Onyeisiala Buhari ekelere Sultan Abubakar n’afọ iri isii na isii CHIDI IGWE Aug 26, 2022 0 Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari ezipụla ozi ekele nye Sultan nke Sokoto bụ , Muhammadu Sa'ad Abubakar…
Akụkọ na ewuewu Ihe EFCC boro Cubuna Prime Minister CHIDI IGWE Aug 26, 2022 0 A ma Lucky Uchechukwu Ndukwe dịka Cubana Prime Minister bụ onye ọrụ ebe oringo Akụkọ ọhụrụ apụtala n’isi…
Akụkọ na ewuewu Ọrịa glaucoma bụ ihe mere ka m kpuo isi – Fabian Adibe CHIDI IGWE Aug 25, 2022 0 Fabian Adibe bụ aha ọtụtụ mmadụ ma ama n'ejije Nollywood. O teela aka Adibe ji bido ime ejije TV. Iji maa atụ, o…