Afịrịka Ifeanyi Alumona bụ onyeisi ojii mbụ ritere ntụrụugo AFS CHIDI IGWE Aug 31, 2022 0 Ifeanyị Alumona bụ onyeisiojii mbụ ritere ntụrụugo nke AFS Award for Young Global Citizens. Alumona bụ onye…
Akụkọ na ewuewu Onye ndu ikpeazu Soviet Union Mikhail Gorbachev alaala mmụọ CHIDI IGWE Aug 31, 2022 0 Mikhail Gorbachev, onye ndu Soviet Union ikpeazu alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ iri itolu na otu. Gorbachev, bụ…
Akụkọ na ewuewu Ihe ndị uweojii kwuru maka mmadụ atọ a gbagburu n’Steeti Ebonyi CHIDI IGWE Aug 30, 2022 0 Ndị uweojii Ebonyi steeti agbaala ama na etu ndị ojiegbe si wụbaa otu ụlọ ndịna na steeti ahụ gbagbuo mmadụ atọ…
Akụkọ na ewuewu Elon Musk ọ kwadoro Peter Obi? Lee nke bụ eziokwu CHIDI IGWE Aug 30, 2022 0 Ihe onyonyo na-efegharị na soshal midia ọkachasị na mpaghara West Afrịka na-egosi ebe Elon Musk bụ onyeisi ụlọọrụ…
Ahụike Gọvanọ Yobe anabatala ndị ọrụ ahụike ọhụrụ CHIDI IGWE Aug 29, 2022 0 Aka n’achi ASteeti Yobe nọrọ n’ụbọchi Sọnde, kwadoro ọrụ nke ndị ọrụ ahụike ọnụ ọgụgụ ha di mmadu otu nari iri atọ…
Akụkọ na ewuewu 2023: Gọvanọ Bauchi steeti chụpụrụ osote ya, họpụta onye ọhụrụ CHIDI IGWE Aug 29, 2022 0 Tupu ntuliaka izugbe nke afọ 2023, Gọvanọ Bala Mohammed nke Bauchi steeti achụpụla osote ya bụ Baba Tela ma họpụta…
Agụmụakwụkwọ Mahadum steeti dị na Nigeria n’tụlere ịhapu abuba-ọrụ CHIDI IGWE Aug 29, 2022 0 Esemokwu gara n'ihu na-esochi ọgbakọ Executive Council nke mba na-aga n'ihu nke Academic Staff Union of…
Akụkọ na ewuewu Onye ndu Naijiria akasiela mba Pakistan obi maka ide mmiri wakpuru ha CHIDI IGWE Aug 29, 2022 0 Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ezipula ozi nkasi obi nye mba Pakistan,dika oke ide mmiri wakpuru mba ahụ. Oke…
Akụkọ na ewuewu Ihe mere eji ere nsi akpị n’ahịa ugbua CHIDI IGWE Aug 29, 2022 0 Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị. Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na…
Akụkọ na ewuewu Etu nsogbu si n’etiti Ann Agom-Eze na Umahi CHIDI IGWE Aug 29, 2022 0 Ann Agom Eze, bụ onye na-azọ ikike ife ọkọlọtọ APC iji nọchite Ebonyi South n'Ụlọomeiwu Ukwu Naijiria, akọwaala ihe…