Take a fresh look at your lifestyle.

AfCFTA ga-apụta dị ka mpaghara azụmaahịa efu kacha ukwuu n’ụwa niile- FG.

0 547

AfCFTA ga-apụta dị ka mpaghara azụmaahịa efu kacha ukwuu n’ụwa niile- FG.

Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi nke Naijiria, Geoffrey Onyeama kwuru na mpaghara Africa Continental Free Trade Area (AfCFTA) ga-apụta dị ka mpaghara azụmahịa efu kacha ukwuu n’ụwa.

Tụkwasị na nke ahụ, o kwuru na ọ ga-eme ka ịzụ ahịa dị mfe maka mba ndị nwere ohere ịnweta ahịa 54 nke bụ nnukwu uru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *