Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Naijiria:Bola Ahmed Tinubu maka njikọta mpaghara  obodo ndi sonyere n’ECOWAS.

Adoba Echono.

0 420

Bola Ahmed Tinubu ,Onye isi ala Naijiria, akpọọla oku n’oge mmeghe ọgbakọ ECOWAS nke abụọ nke afọ 2023 n’Abuja, maka njikọta mpaghara  obodo ndi sonyere n’ECOWAS.

Senate, Jibirn Barau nke nọchitere anya  Onye isi ala Naijiria n’oge mmeghe ọgbakọ a kwuru  nke a.

O kwuputara na njikọta a ga-enye aka n’ọdịnihu.

O kwukwara na njikọta  ga-akwalite  maka imekọ ihe ọnụ na njikọta mpaghara.

Ọ gara n’ihu kwuo na European Economic Community enwetala otu ego maka mba ndị so na ya ma kwuo na ECOWAS na obodo ndi di na ya kwesiri ime nke a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *