Take a fresh look at your lifestyle.

A malitela ngụkọ mpụtara ntulaiak Gọvanọ Bayelsa ọzọ

0 212

Ngalaba na-ahazi ntuliaka na Naijiria bụ Inec n’ịchafụ amalitela mkpọpụta mpụtara ntuliaka e mere na Bayelsa steeti ụbọchị Satode.

Inec kwụsiburu mkpọpụta mpụtara si okpuru ọchịchị dị na steeti ahụ Ụbọchịụka dịka ha hiwere nke fọrọ taa bụ Monde abalị iri na ato  nke ọnwa Novemba afọ 2023.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *