Take a fresh look at your lifestyle.

Steeti Nasarawa:Ụlọ ọgbakọ omebe iwu etoola Gọvanọ Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe .

Confidence Okwuchi.

0 241

 

Steeti Nasarawa:Ụlọ ọgbakọ omebe iwu etoola Gọvanọ  Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe .

Ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Nasarawa etoola Gọvanọ Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe na-emetụta ndụ ndị steeti ahụ kpọmkwem.

 

Maazi  Suleiman Azara, onye isi oche, Kọmitii Ụlọ na-ahụ maka Ọrụ mere otuto ahụ mgbe ọ na-enyocha akatamkpo ụlọ ọrụ Seketereti (New State Secretariat complex) n’akụkụ Shendam Road, Lafia, na nhazigharị nke ụlọ ọrụ nwunye na Ụlọ Gọọmenti.

 

Kọmiti a gosipụtara afọ ojuju maka ịdị mma ọrụ ahụ ma tokwa Gọvanọ Sule maka inye nkwekọrịta n’etiti ọrụ ndị ọzọ na steeti ahụ.

 

ture and Tourism ebe ha toro Sule maka inye ọrụ ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *