Take a fresh look at your lifestyle.

Onye ejije Nollywood a ma ama   bụ Charles Okafor na ya alọghachila ọzọ.

chigo

0 716

Onye ejije Nollywood a ma ama   bụ Charles Okafor na ya alọghachila ọzọ.

  • Onye bụdị Charles Okafor?

Charles Okafor bụ onye ejije Nollywood a ma ama nakwa onye na-ahazi ejije.

Ọ chawapụtara n’agbata afọ 1995 na 2000 dika o sonyere n’ụfọdọ ejije wuru ewu dịka Igodo, Oracle , Domitilla na ndi ọzọ.

  • O sonyela n’ihe ejije karịrị 200.
  • O mepụtala ọtụtụ ihe ejije gụnyere Omalinze,The Proposal, Dust
  • O nwere ụlọọrụ na-emepụta ihe onyonyo a kpọrọ C&E Productions
  • Ọ bụ onye Umuleri,Anambra steeti mana o toro na Ajegunle ,Legọs
  • Ọ gụrụ akwụkwọ na mahadum ‘University of Port-Harcourt
  • Ọ rụrụ ọrụ na Security and Exchange Commision nwa oge tupu ọ banye

 

E mechara ihu ya kọwa ụkọ na Nollywood.

Akụkọ fesara na soshal midia bụ na ọ ghọọla ụkọchukwu nke mere o jiri hapụ ị na-emezi Ihe ejije.

O kwuru na ya bụghị ụkọchukwu.

O kwukwara na ya alọghachila ọzọ.

bbc>igbo

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *