Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị nnọchi anya na-ekwu maka nchekwa ụgwọ ọrụ nke gbasara egwu Mohbad.

Nke Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.

0 530

Ndị nnọchi anya na-ekwu maka nchekwa ụgwọ ọrụ nke gbasara egwu Mohbad.

Ụlọ ndị omeiwu enyela mmesi obi ike na ha ga-ahụ na onye nwụrụ anwụ Ilerioluwa Aloba, nke a na-akpọ Mohbad, na-enweta ụgwọ ọrụ kwesịrị ekwesị na ụgwọ  e kwesiri ịkwụ ya site na egwu ya.

Onye isi oche nke kọmitii na-ahụ maka ikpe ziri ezi, Hon. Olumide Osoba, kwere nkwa a n’oge mkparịta ụka gbasara ikike na ikike ọchịchị metụtara egwu Mohbad.

Hon. Osoba kwusiri ike mkpa ọ dị  I nyere ndi oti egwu na-ekulite aka ka ha ghara ị nweta mmekpa ahụ ọ bụla.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *