Take a fresh look at your lifestyle.

Ụbọchị ndị nkuzi n’ ụwa nile nke 2023: Gọvanọ Gombe ga-akwalite  agụmakwụkwọ.

Rebecca Mu'azu, Gombe dere ya na bekee.

0 285

Ụbọchị ndị nkuzi n’ ụwa nile nke 2023: Gọvanọ Gombe ga-akwalite  agụmakwụkwọ.

Gọvanọ Muhammadu Inuwa Yahaya nke Gombe steeti ekwughachila nkwa ọchịchị ya n’ịkwalite ọdịmma na ọganihu ọkachamara nke ndị nkuzi.

Ọ na-ezubekwa ileba anya n’imepụta  akụrụngwa  eji enyere ndu aka iji kwalite arụmọrụ nke ngalaba agụmakwụkwọ na steeti ahụ.

Gọvanọ ahụ kwughachiri nke a n’ozi obi ọma ya maka mmemme ụbọchị ndị nkuzi ụwa nke afọ a.

Gọvanọ Yahaya kwusiri ike na ndị nkuzi bụ isi ahụrụ kwaba okpu maka mmepe obodo, maka nke a ga-eme ka ọrụ ha bụrụ ihe dị mkpa maka ọganihu obodo ọ bụla.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *