Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị kọstọm Naijiria dị na Kano, Jigawa na-enweta ijeri naira 28.8 n’ime ọnwa asatọ.

chigo.

0 359

Ndị kọstọm Naijiria dị na Kano, Jigawa na-enweta ijeri naira 28.8 n’ime ọnwa asatọ.

Kano-Jigawa Area Command of Nigeria Customs Service (NCS) anakọtala ijeri naira 28.8 ka ego ha nwetara site na Jenụwarị ruo August.

Onyeisi ha bụ, Sambo Dangaladima, mere ka a mara nke a mgbe ọ na-enyefe onye isi ọhụrụ  bụ Dauda Ibrahim Chana na Kano na Wednesday.

“Anyị etinyela ndị ọrụ anyị n’ebe dị mkpa ka ha na-emeso ndị niile na-etinye aka na omume dị njo na azụmahịa iwu na-akwadoghị,” ka o kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *