Take a fresh look at your lifestyle.

Bola Tinubu biko tinye anyi n’ọchịchị gi:Felix Osakwe.

chigo dere ya n'igbo.

0 401

Ndị na-azọ ọkwa onyeisiala nke ụfọdụ pati ndọrọndọrọ ọchịchị sonyere na ntuliaka onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 akpọkuola Onye isi ala Bola Tinubu ka o tinye ha n’ọchịchị ya.

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke National Rescue Movement, NRM, Felix Osakwe, kpọrọ oku a mgbe ọ na-ekwuchitere Forum of Concerned Presidential Candidates mgbe ha gara  leta na oyeisi oche nke APC, Alhaji Abdullahi Ganduje na Abuja.

Ụfọdụ ndị na-azọ ọkwa onyeisiala gụnyere ndị All Progressive Grand Alliance, APGA, Action Democratic Party, ADP, National Rescue Movement, NRM na Action Peoples Party, APP na ndị ọzọ.

“Ogbako anyị bụ maka udo na mmepe Naijiria. Ekwesịrị ịgwa onye isi ala na ọ bụghị ndị niile na-azọ ọkwa onyeisiala na-emegide mmeri ya,” Maazi Osakwe kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *