Ngwa tech na ụzụ(drones) nke Ukraine bụ nke ha ji anụ ọgụ wakporo obodo Russia.
chigo dere ya n'igbo.
Ngwa tech na ụzụ(drones) nke Ukraine bụ nke ha ji anụ ọgụ wakporo obodo Russia nke Kurchatov, ebe obibi nke ụlọ ọrụ nuklia na mpaghara Kursk, n’isi ụtụtụ Fraịde, Gọvanọ Roman Starovoit kwuru.
Ndị ọrụ mberede nọ na-enyocha mmebi nke ụlọ nlekọta na ebe obibi na mwakpo ahụ, o dere na ngwa ozi Telegram.
Starovoit ekwughị ihe ọ bụla nwere ike imebi ụlọ ọrụ nuklia Kursk .
REUTERS
Leave a Reply