Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị nnọchiteanya na-akpọ oku maka nlebara anya ngwa ngwa maka mbuze na steeti Imo.

CHIGO

0 386

Ndị nnọchiteanya na-akpọ oku maka nlebara anya ngwa ngwa maka mbuze na steeti Imo.

Osote ọnụ na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu, Hon. Philip Agbese, akpọkuola Gọọmenti etiti ka ha tinye uche ngwa ngwa n’ihe gbasara mbuze  nke ndị Ideato na steeti Imo.

Ideato enweela nsogbu  maka nke a ọtụtụ  oge.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *