Atumatuokwu bu nka di iche ndi gibo ji acho okwu na edemede ha mma. Mgbe o bula a na- ekwu maka atumatuokwu, ihe a na- ekwu maka ya bu okwu nka di iche iche n’ asusu Igbo.
A bia n’ edemende/agumagu, a na – enwe okwu nka di iche iche e ji acho yam ma. N’ ihi nke a, onye o bula choro ka okwu ufodu ma o bu edemede ya dim ma ga – agba mbo muta atumatuokwu digasi iche iche.
ATUMATUOKWU UFODU E NWERE N’ ASUSU IGBO GUNYERE:-
- Mburu (Metaphor)
- Myiri (simile)
- Nsinuda (Onamatopia)
- Mmemmadu (personification)
- Nkwusara (apostrophe)
- Uraokwu (pun)
- Ekwuecheozo/Ogharaokwu (Irony)
- Egbeokwu (Hyperbole)
- Ajujunzaraonwe (rhetorical question)
- Igbuduokwu (paradox)
- Nhagideokwu (Antithesis)
- Biambiammgbochi (Alliteration)
- Akpuokwu (Epigram)
- Nkwuma (Euphemism)
- Ahaonochi (Mitonymy) dgz
Leave a Reply