Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti U.S. na ndị ọrụ onwe ha na-alụ ọgụ maka erighị ihe na-edozi ahụ́ na Nigeria.

 Mnena Iyorkegh, Abuja dere ya na bekee.

0 304

Gọọmenti U.S. na ndị ọrụ onwe ha na-alụ ọgụ maka erighị ihe na-edozi ahụ́ na Nigeria

Gọọmenti United States site na U.S Agency for International Development (USAID), abanyela aka na mmekorita ụlọ ọrụ ọhụrụ nke  nọrọ onwe ya na Emzor Food and Beverages Limited, , iji wuo ụlọ ọrụ na-emeputa ezigbo nri.

E gosipụtara nke a na nkwupụta nke ụlọ ọrụ ndị nnọchi anya US na Nigeria.

Ahuekere a kwọrọ akwọ bụ ihe dị mkpa na-azọpụta ndụ ma bụrụkwa , ọgwụgwọ maka ụmụaka na-adịghị eri nri.

Ụdi nri di otu a na-enye ụmụaka chọrọ ọnwụ ndu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *