Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi agah agbatuola onye otu IPOB/ESN na IMO

0 869

Ndi agha 34 Artillery Brigade nke ala Naijiria Army (NA) egbuola otu onye Indigenous People of Biafra(IPOB) nkwa onye otu Eastern Security  Network(ESN) na obodo  Ihioma nke okpuru ochichi Orlu,Steeti Imo.
Dika ndi agha n’eme ngaghari ka ha zutere ndi otua bu ndi na agba egbe na Banana Junction,iji mee ka ndi mmadu ruwe isi nye iwu sit at home nke ha bu nke megidere iwu nnwere onwe ndi ala anyin’ubochi uka abali iri na asaanke afo 2022.

Na okwu onye Direkto ndi agha na nmekorita ohaneze bu, Brigadier General Onyema Nwachukwu, ndi  otu IPOB/ESN mgbe ha huru ndi aghaha gbabara n’ugbo ala Toyota Highlander ma che ihu na obodo Ihioma.


Mbo mbu agbara gbaturu out onye omekome a ebe,ndi ozo riri mbombo.ndi agha ka na achokwa ha ka odi ugbua,bu ndia gbara oso.


Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *