Ụfọdụ omenala na-akpagbu ụmụnwaanyị isimkpe.
1)Ịnọ na nsọ.2)Ịnọ ọdụ n’ala.3)Nwaanyị na ozu ihikọ ụra.
4)Iru uju n’ọha.
5)Ịṅụ iyi.
6)Ịkpụ ntụtụ si nwaanyị
7)Ike nwaanyị agbụ n’aka (starvation)
8)Ịsa ahụ n’elu ili di ya
9)Iyinye nwaanyị akwa mkpe ọnwa isii maọbụ otu afọ
10)Ikuchi nwaanyị di ya nwụrụ n’ike (Ịlụrụ ya n’ike)
11)Iyi akwa ojii maọbụ nke ọcha agba mkpe.
12)Ịnapụ nwaanyị akụnaụba di ya n’ike dgz.
BBC IGBO.
Leave a Reply