Take a fresh look at your lifestyle.

Ekwela ndị Naijiria  nkwaa  ibelata mmetụta nke iwepụ ego enyemaka.

Bilkusu dere ya na bekee.

0 190

Dr Nasir Idris,  bụ Onye isi oche, Kọmitii Palliative na Mwepụ Nkwado  ihe na Gọvanọ Kebbi,ekwela ndị Naijiria  nkwaa  ibelata mmetụta nke iwepụ ego enyemaka ahụ.

Gọvanọ ahụ kwuru nke a  mgbe ndị otu kọmiti ahụ zukọrọ n’Abuja na Satọde.

Nke a dị n’okwu ọnụ na-ekwuchitere Gọvanọ  a bụ Ahmed Idris.

Ndi bịara nzukọọ a bụ Gọvanọ Bala Mohammed nke Bauchi, Charles Soludo nke Anambra, Uba Sani nke Kaduna na Hyacinth Alia nke Benue, yana ndị nnọchiteanya otu Organised Labour and Civil Society Organised Labour and Civil Society Organisation.

Onye isi oche ahụ mesiri ya obi ike na ndị Naijiria ga-enwe usoro ịmụmụ ọnụ ọchị n’oge na-adịghị anya, dịka kọmitii ahụ na-eme ike ya niile iji weta enyemaka ma belata ihe isi ike dị ugbu a.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *