Take a fresh look at your lifestyle.

Student loan Bill: Lee ụmụakwụkwọ ndị tozuruoke inwete ego mbinye a

0 249

Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ebinyela aka n’iwu ọhụrụ gbasara ibinye ụmụakwụkwọ ndị dara ụbịam ego iji kwadoo agụmakwụkwọ ha.

Tinubu binyere aka n’iwu a n’ụbọchị Mọnde, Jun iri na abuo, 2023, n’isi obi gọọmentị bụ Aso Villa, n’Abuja.

Nke a bụ otu n’ime nkwa Tinubu kwere oge ọ na-achụ nta vootu tupu ntuliaka ọkwa onyeisiala.

Dele Alake, bụ ọnụ na-ekwuru onyeisiala Tinubu, gwara ndị ntaakụkọ na ọ bụ Mịnịstrị agụmakwụkwọ ga na-elekọta ego mgbazinye a iji hụ na ụmụakwụkwọ nne na nna ha ejighi ego ga-erite elele na ya.

 

 

10th National Assembly: Lee ndị ga-achị ụlọomeiwu ukwu na nke

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *