Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị isi ụwa na-ekele Eze Charles nke ato.

Shakirat Sadiq dere ya na bekee.

0 348

 

Ndị isi ụwa na-ekele Eze Charles nke ato.

Ekele ọma erutela Eze Charles nke atọ nke Britain n’ụbọchị echiri ya eze.

Ekele si gburugburu ụwa gbabatara ka e chiri Eze Charles nke atọ na Queen Consort Camilla okpueze na Westminster Abbey.

Onye isi ala US Joe Biden, onye na-abịaghị emume a, mana nwunye ya Jill na nwa nwa Finnegan mere, kwuru, sị: “Ekele dịrị Eze Charles III na Queen Camilla na echichi ha.”

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *