Take a fresh look at your lifestyle.

Chineke mere m amara nke ukwuu – President Buhari

Aisha John Mark dere ya na bekee.

0 298

Chineke mere m amara nke ukwuu – President Buhari
Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari ekwuola na Chineke meere ya ebere site n’inye ya ohere ije ozi dịka onye ndu Naijiria ugboro abụọ.
Onye isi ala mere nkwupụta a na Fraịde, mgbe ọ nabatara ndị nnọchiteanya nke ndị bi na Federal Capital Territory Community na emume Sallah n’ụlọ oriri na ọṅụṅụ nke President Villa, Abuja.
Onye isi ala Buhari, onye chiri dị ka onye isi ala ndị agha site na Disemba 1983 ruo Ọgọst 1985, na-eje ozi ugbu a nke ugboro abụọ dị ka onye isi ọchịchị onye kwuo uche ya, site na Mee 2015 ruo na njedebe na Mee 29, 2023.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *