Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ steeti Akwa Ibom ahọpụtara, anatala asambodo ịlaghachi.

Eric Ekobia

0 314

Gọvanọ steeti Akwa Ibom ahọpụtara, anatala asambodo ịlaghachi.

Ụlọ ọrụ n’ahụ maka ndọrọndọrọ ochichi na Akwa Ibom Steeti ndịda Naijiria enyela aka na-achị Akwa Ibom steeti bụ pastọ Umo Eno na osote ya bụ Sinetọ Akon Eyakenyie asambodo ịlaghachi na ntuliaka gọvanọ e mere ụbọchị iri na asatọ nke ọnwa Maachị.

Ka ọ na-enye asambodo ịlaghachi n’ụlọọrụ kọmishọna dị n’Uyo isi obodo steeti ahụ, kọmishọna mba ahụ bụ May Agbamuche-Mbu kelere ha maka mmeri ha ma rịọkwa ha n’ọkwa nke ọma.

Enyekwara ndị otu ọgbakọ steeti iri abụọ na ise bụ ndị a họpụtara n’ime mpaghara iri abụọ na isii nkesteeti ahụ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *