Take a fresh look at your lifestyle.

Otu Super Eagles adila njikere inabata ndi Black Stars

0 488

Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naijiria adila njikere inabata ndi ogbo ha bụ,Black Stars nke mba Ghana na asọompi nke ugboro abụọ bụ nke ga ewere ọnọdu n’ama egwuriegwu ukwu MKO Abiola dina Abuja taa bụu Tuuzdee na asọmpi itozu oke iso zọọ iko mba uwa FIFA World Cup na Qatar.

Na agba nke mbu na mba Ghana bu nke agbara onye lawa onye lawa na ama egwuriegwu Baba Yara Sports Stadium na Kumasi.                              Asompi a ga amalite ma oko elekere isii nke uhuruchi (06:00 pm) (WAT/Nigerian time).

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *