Take a fresh look at your lifestyle.

Uru egwu ọnwa bara na ọzụzụ,ọchịchị na njikọ ndị Igbo.

chigo dere ya.

0 388

Uru egwu ọnwa bara na ọzụzụ,ọchịchị na njikọ ndị Igbo.

1)O bu n’oge egwu ọnwa ka a na-akọwara ụmụaka na ndi ntorobia usoro ọchịchị na omenala kwesịrị ekwesị.

2) Usoro ọchịchị na-apụta ihe n’oge egwu ọnwa maka na ndi okenye ga –anọrọ nke ha,ụmụaka anọkwara nke ha.Ọnọdụ a gana egosiputa n’ ọ bụ onye bụkarịsǃ okenye gana edu ha ma ha na-egwu egwu ọnwa.

3) “Ndị okenye na-akọrọ ụmụaka akụkọ iduu na ọba. Akụkọ ndị abụghị ihe mere eme kama ha bụ akụkọ e ji akọwa na ihe ọjọọ jọrọ njọ.”

4)Nke ọzọkwa bụ iji aha ndị mere arụ n’obodo agụ egwu iji kwaa ha emu ka ndị ọzọ wee mụta ihe.

Uru ndị ọzọ egwu ọnwa na-abara ndị gboo bụ:

  • Ọ bụ ihe e ji egosi nwanne na nwanne
  • Ọ bụ ihe na-egosi ịdị n’otu na udo
  • Ọ bụ ihe e ji akpa obi ọma

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *