Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n’Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha, Anambra steeti na Wenezde gara aga., dịka ọtụtụ na-agụkọ ihe ọkụ ọgbụgba tara isi o pekata mpe mmadụ anọ, ma merụọ ọtụtụ ndị mmadụ ahụ riri ha.
A mabeghị kpọmkwem ihe butere ọkụ ahụ maọbụ mmadụ ole nwụrụ n’ ọdachị ahụ nke malitere n’ebe Elekere 12 nke etiti ehihie.
Leave a Reply