Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Osinbajo na-akpọ oku ka ha na-emekọ ihe ọnụ n’etiti mba ndị na-emepe emepe.

Cyril Okonkwo, Abuja dere ya na bekee.

0 365

 

Onye osote onye isi ala Naijiria, Prọfesọ Yemi Osinbajo na-ekwu na ọnọdụ dị ugbu a na akụ na ụba ụwa, mgbanwe ihu igwe na esemokwu Ukraine na-enye ohere maka mmekọrịta  n’etiti akụ na ụba obodo na-emepe emepe ọkachasị n’ ịzụ ahịa na ịnweta  abamuru nke ndị mmadụ.

Ọkammụta Osinbajo kwuru nke a n’ụbọchị Tuzdee na Abuja mgbe ọ natara ndị na-ege ntị nke onye odeakwụkwọ ukwu nke D-8 Organisation Naijiria, onyennochita anya bụ Isiaka A.Imam na ogige oyeisiala.

Naijiria so na D-8 bụ ọgbakọ maka nkwado mmepe n’etiti mba asatọ na-emepe emepe nke gụnyere Bangladesh, Egypt, Indonesia, Iran, Malaysia, Pakistan na Turkey.

Onye isi oche ahụ kwuru na “nke a bụ oge dị oke mkpa maka mba ndị di otu a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *