Onye ndu Naijiria kwusiri ike mkpa ntụkwasị obi na ọrụ ọha.
Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na ọrụ ọha bụ ọnọdụ ntụkwasị obi na ndị ọrụ niile ga-azarịrị ndị ha na-ejere ozi.
Ya mere ọ dụrụ ndị ọrụ ọha niile ọdụ ka ha na-egosipụta mgbe niile àgwà ịhụ mba n’anya, iguzosi ike n’ihe na ịrụ ọrụ nke ọma.
Onye isi ala mere nkwupụta a na Abuja na Fraịde, na mbipụta mbụ nke Nigeria Excellence Award in Public Service (NEAPS), nke e mere na Presidential Villa, Abuja.
Leave a Reply