Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọikpe akwadola Sheriff dịka onye na-azọ ọkwa gọvanọ PDP steeti Delta.

Nnenna Okoronkwo dere ya na bekee.

0 353

Ụlọikpe akwadola Sheriff dịka onye na-azọ ọkwa gọvanọ PDP steeti Delta.

Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria ekwupụtala Oborevwori Sheriff Francis Orohwedor dị ka onye ga-azọ ọkwa gọvanọ Delta State nke Peoples Democratic Party na ntuli aka gọvanọ 2023.

Ụlọ ikpe kacha elu kwuru nke a mgbe ọ na-ekpe ikpe na mkpegharị nke onye na-azọ ọkwa gọvanọ na PDP, bụ Maazị David Edevbie, gbara maka mpụta Oborevwori dịka onye ga-azọ ọkwa PDP.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *