OMENALA NA EWUMEWU IGBO.
IKWE N’AKA NA IBI ỌMA.
Nke a bụkwa ụzọ ndị Igbo sị egosi ihuoma ebe ibe ha na ndi ọzọ noo.
Ọ bụ ụmụnwaanyi ndi IGBO na-ebikari ọma.Ọ bụkwa ụmụenwoke na-ekwekari n’aka.Ọ bụ naani oge nwoke wepụtara aka ka nwanyi ga-ekwe ya n’aka.
NDI ỌZỌ A NA-EKWEKWA N’AKA BỤ.
Onye mere ihe tụrụ n’anya.
Onye lọtara njem.
Onye ọbịa.
Ndi chiri echichi n’ala Igbo nwere etu ha si ekwe n’aka.
Leave a Reply