Take a fresh look at your lifestyle.

Ka osi aga bụ ọgbakọ ntuliaka imeụlọ otu APC                                                

0 620

Ọgbakọ ntuliaka imeụlọ nke ọkwa onyeisiala ndi otu ndọrọndọrọ APC kana aga n’iru ka ọdi ugbua,ndi nnọchite anya si Steeti iri atọ na isii nakwa FCT agbakọtọla n’ogige Eagle Square dina Abuja.

                                                                                                       Aka n’achi Steeti Imo bụ Mazi Hope Uzodinma nọ n’ebe ahụ kwa onye  ntaakụkọ anyi bụ Ujunwa okonkwo na ntuliaka elu imeulo nke otu pati APC ga-aga nke oma.

Aka n’achi Steeti Kebbi,mpaghara North West nke Naijiria ma bukwara onyeisi oche progressive governor’s forum,akpokuola umu amala Naijiria si ka ha nwe ntukwasi obi n’ebe ogbako ntuliaka elu ndi otu APC n’azo okwa onyeisiala.                                                                                     Sineto.Ahmad Lawal bu Prezidenti ndi Sineti,so na otu onye n’azo okwa onyeisiala na out pati APC,awuhiela na ogige Eagle Square maka nuliaka imeulo out APC, ebe otutu kana abatakwa ebea

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *