Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Tinubu alaghachitela Naịjirịa dịka o mechara njem ọrụ na mba UK

0 165

Onyeisiala Bola Tinubu na nwunye Oluremi Tinubu alaghachitela Naịjirịa dịka ha mere njem ‘state visit’ mbụ ha na mba UK.

Ụgbọelu Onyeisiala Tinubu dara n’ọdọụgbọelu dị n’Abuja n’abalị Tọzde 19 Maachị, 2026 dịka njem ahụ bịara na njedebe.

Ọtụtụ ndịisi ọchịchị gụnyere Onyeisi ụlọomeiwu Sineti bụ Sinetọ Godswill Akpabio, Femi Gbajabiamila, Nuhu Ribdau na ọtụtụ ndị ọzọ jupụtara n’igwe iji nabata Onyeisiala Tinubu na nwunye ya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *