Take a fresh look at your lifestyle.

Carlos Alcaraz turu ugo mmeri na Spain, na egwuregwu tenisi ,

Chigo deziri ya n'Igbo

0 127

Onye turu ugo mmeri na Spain, na egwuregwu tenisi a mara dika Carlos Alcaraz, meriri nsogbu obere mmerụ n’ụkwụ ya ma nweta mmeri 6-4, 7-6(5), 6-7(3), 6-7(4), 7-5 megide Alexander Zverev n’ụbọchị Fraịdee, wee ruo nke mbụ ya na ngwụcha asọmpi Australian Open.

Alcaraz meriri ndu 5-4 tupu o were medical timeout, nke mere ka Zverev jiri iwe rịọ onye nlekọta ka o gbochie onye ya  na ya na-asọ mpi ya ịnata ọgwụgwọ maka nkụ n’okpuru iwu.

Alcaraz gara n’ihu, jidere serve ya ka o wee bụrụ 6-5 ma were nnukwu ịṅụ mmiri  nke eji pickle juice  mara tupu o tinye ike ya niile na tiebreak sochirinụ, mana Zverev egosighị ebere ma weghachite .


Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *