Take a fresh look at your lifestyle.

Praịm Mịnịsta Kanada akatọọla agwa nwoke ahụ kwọbara ụgbọala n’emume festịvalụ okporoụzọ na Vancouver

0 72

Praịm Mịnịsta Kanada Mark Carney ekwupụtala mwute ya n’agwa nwoke ahụ kwọbara ụgbọala ya n’ebe ndị mba Philippine na-eme emume festịvalụ na Vancouver nke gbuo mmadụ itolu ma meruo mmadụ iri abuo ahụ.

O kwuru na ndị uweojii kwuru na nwoke ahụ wakporo ndị ahụ mana o chere na ọ bụ agwa iyi ọha egwu.

Ka ọ dị ugbua, ndị uweojii anwụchiela nwaamadị ahụ kpara agwa ahụ ma malite ime nnyocha iji chọpụta ihe kpatara ajọ agwa ahụ.

Njiji a na-abịa dịka mba Kanada na-akwado ime ntuliaka ụbọchị Mọnde abali iri abuo na asato nke onwa Eprel, 2025.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *