Take a fresh look at your lifestyle.

Mbuze na-eyi steeti Cross River Egwu.

Chigo deziri ya n'Igbo

0 29

Ulọ omebe iwu steeti Cross River agwala ụlọ ọrụ Naijiria Erosion and Watershed Management Project (NEWMAP) ka ha gbochie mbuze mmiri na-eyi egwu ikpochapụ ụfọdụ obodo na steeti ahụ.

Victor Nsa, onye otu na-anọchite anya mpaghara Calabar nke ndida , gosiri  ebe ndị  mbuze mebere n’ime obodo Ekpenyong na steeti ndị ọzọ.

 

Nsa, onye rịọrọ ka gọọmentị tinye aka ngwa ngwa, kọwara ọnọdụ a dịka ebe ebipụrụ ndị otu obodo na ndị ọzọ site n’iji nnukwu okporo ụzọ jikọtara mpaghara ndị ọzọ na mpaghara ahụ.

 

 

Mmiri ozuzo  gochiri”ndị obodo Ekpenyong enweghị ụzọ ha ga-esi abanye n’ihi  oke mnuze.

 

 

 

 

 

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *