Take a fresh look at your lifestyle.

Maka US irite na ikerita ngwa aku chinyere nke Ukarine:Ukarine na US binyere aka ma nwee nkwekọrịta

Chigo deziri ya n'Igbo

0 28

Maka irite na ikerita ngwa aku chinyere:Ukarine na US binyere aka ma nwee nkwekọrịta.

Onye isi ala Volodymyr Zelensky nọ na-atụ anya iji nkwekọrịta ahụ wee nweta nkwa nchekwa US na obodo ya ma ọ bụrụ na nkwekọrịta nkwụsị agha ha na mba Russia.

Ndị ọrụ US kwuputara olile anya na enwere ike mezue nkwekọrịta na ngwụcha izu na-abịa.

Mịnịsta na-ahụ maka akụ na ụba Yulia Svyrydenko kwuru na ndetu ebumnuche mebere ụzọ maka ihe ọ kpọrọ nkwekọrịta mmekọrịta akụ na ụba.
Svyrydenko kwupụtara mbinye aka nke akwụkwọ akụkọ ahụ na X mana o nyeghị nkọwa ndị ọzọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *