Asagba nke Asaba eze nke steeti delta etoola onyeisiala Tinubu.
Temitope Mustapha, Abuja dere ya na bekee.
Asagba nke Asaba eze nke steeti delta etoola onyeisiala Tinubu. Prọfesọ Obi Epiphany Azinge eze nke steeti delta etoola onyeisiala Bola Tinubu nke ọma n’ọchịchị na-ekwu na onyeisiala nọ n’ụzọ ziri ezi.
Mgbe ọkamuta a gachara nleta nkwanye ùgwù na ịdị n’otu nke Onye isi ala ka mere ka ndị nta akụkọ mata nke a.
Asagba nke Asaba kwetara na ọ dịghi mfe ịchị Naijiria mana o toro onye isi ala Tinubu maka n’ ọchịchị di mma ma na-ekwupụtakwa na ọchịchị ya nwere ike chere ihe ịma aka ụfọdụ ihu.
Leave a Reply