Ndụmọdụ gbasara ikpochapụ owa mmiri ka oge mmiri ozuzo na-amalite:NEMA
Oyenike Oyeniyi dere ya na bekee.
Ndụmọdụ gbasara ikpochapụ owa mmiri ka oge mmiri ozuzo na-amalite.
NEMA ekwuola ka ndị otu na-ahụ maka mmepe obodo (CDA) na ndị nwe ụlọ ọdụ ka ha kpochapụ owa mmiri ha ozugbo iji gbochie idei mmiri ka oge mmiri ozuzo na-amalite.
N’ajụjụ ọnụ na Tozdee Onye isi ọrụ nke ụlọ ọrụ ahụ na Ibadan, Maazi Kadiri Olanrewaju,nyere ndụmọdụ na.
Nwamadi a gwara ndị ụlọ ọrụ na-ekpofu ihe mkpofu nke gọọmentị ime obodo na steeti ka ha mee ngwa ngwa maka ikpochapụ unyi n’akụkụ mmiri mmiri, ọwa mmiri
“O kwuru ka anyị ghara inwe ebe e gwuru ala n’akụkụ osimiri, nke nwere ike igbochi mmiri na-asọpụta n’efu, ime nke a ga-ebelata mmetụta nke oke mmiri ozuzo.
“Ọ ka mma iji oge a mee ọnọdụ ihu igwe iji zere idei mmiri na-enweghị isi na ọnwụ nke ndụ na ihe onwunwe,” ka o kwuru.
Leave a Reply