Take a fresh look at your lifestyle.

Ntọhapụ nwa amaala Amerika,George Glezmann :Ndị Taliban

Ejiofor Ezeifeoma dere ya na bekee.

0 107

Nwa amaala Amerika ejidere na Afghanistan   George Glezmann   ka    ndị Taliban Afghanistan na Tọzdee tọhapụrụ

Nwoke a onye ejidere na 2022 mgbe ọ na-eleta Kabul dị ka onye njem, hapụrụ Afghanistan n’ụgbọelu Qatari na mgbede Tọzdee gawa Qatar.

Na Tọzdee Onye ode akwukwo nke US Marco Rubio nyere nkwupụta  a.

Mkparịta ụka  kachasị elu di n’etiti US  na Taliban kemgbe Onye isi ala Donald Trump malitere ọchịchị na Jenụwarị.

N’oge nzukọ a, a na-enwe mkparịta ụka banyere mmekọrịta mba abụọ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *