Take a fresh look at your lifestyle.

Mgbanwe njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe.

Chigo dezirir ya n'Igbo.

0 64

Anabtala ndị ọbịa nleta iji chọpụta mgbanwe a chọrọ ime ebe a na-amu maka njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe , na steeti kwara.Gọọmenti  steeti a mere ya.

Mary Arinde, Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ ka elu mere ka a mara nke a.

Kọmịshọna a kwuru na Gọọmenti steeti n’okpuru ọchịchị ọhụụ nke Gọvanọ AbdulRahman AbdulRazaq egosila na ọ na-agbasi mbọ ike maka mmepe ngalaba agụmakwụkwọ, ọkachasị na ngalaba pụrụ iche nke nwere ike itinye aka na mbuni obodo.

 

Arinde kọwara na ihe steeti na-eme magburu onwe ya ma bulikwa Naijiria elu.

Ndi biara nyochaa toro steeti a ma nyekwa ha nnukwu otito maka ihe a.

Okatahi Yakubu onyeisi na koleji a nyere ekele maka otu ahụ ma kelee Gọvanọ AbdulRazaq maka nhụsianya ya iji kwalite koleji njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *