Take a fresh look at your lifestyle.

Nnukwu enyemaka ka ụmụ nwanyị na-enye maka mmepe obodo:Nwunye onye isi ala Naijiria.

Timoty Choji dere ya na bekee.

0 63

Nnukwu enyemaka ka ụmụ nwanyị na-enye maka mmepe obodo:Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu.

Na nkwalite uto na ọganihu obodo O kwusiri ike na ụmụ nwanyị ekerewo òkè dị mkpa na ngalaba dị iche iche maka nke a, .

O kwusiri ike mkpa ọ dị inye ụmụ nwanyị ike na ịga n’ihu na-akwado itinye aka ha n’ịkpụzi  na idozi ọdịnihu obodo.

Nwunye onyeisiala gara n’iru gwara ụmụnwaanyị ka ha ghara ịla azụ na mbọ a ha na-agba iji .

O kwukwara  na ya nwere nnukwu ncheckwube maka  ụmụnwaanyị.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *