Take a fresh look at your lifestyle.

Na mpaghara Kyryvyi Rih dị na Ukarin ogbunigwe mba Rọshịa akpala mkpa mkpa di egwu.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 78

Na mpaghara Kyryvyi Rih dị na Ukarin ogbunigwe mba Rọshịa akpala mkpa mkpa di egwu.Opekatamkpe ihe ruru mmadụ atọ anwụọla ebe mmadụ iri atọ na otu meruru ahụ n’oge nke a mere.

Ogbunigwe ahụ tụrụ n’obodo Onyeisiala mba Ukarin bụ Volodomyr Zelensky dika Serhiy Lysak kwuru .

Ogbunigwe ahụ tụrụ ụlọ were ime ụlọ iri na atọ nakwa ụlọahịa iri na abụọ.

Ebe ogbunigwe ahụ dara dịka n’ụlọ ndị nkịtị na ụlọ olili na nkwari ,Yuriy Sak bụ onye ndụmọdụ nke mịnsta na-ahụ maka ụlọọrụ na arụpụta ihe kowara.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *