Onye isi ala Bola zutere na Gọvano Steeti Delta bu, Sheriff obevwori, n’ogige onye isiala bu State House na Abuja.
Gọvanọ Obevwori rutere na steeti house ka okuru 3:45 p.M.n’ubochi tusde.
Nzukọ a bụ Oberevwori nke mbụ yana onye isi ala n’enwe nzukọ kamgbe ogafechara na otu ndorondoro (APC).
A ga-echeta na onye zoburu okwa osote onyeisiala na otu PDP bu, Dr. Ifeanyi Okowa, osote ya bu Monday onyeme na Gọvanọ Sherrif Oyorevori, ndị Gọvanọ Steeti Delta na-esonye APC dika ha nwechara nz\uko na Asaba.
Leave a Reply