Take a fresh look at your lifestyle.

Agbala Elon Musk akwụkwọ:Open AI.

Chigo deziri yan'asusu Igbo.

0 36

Agbala Elon Musk akwụkwọ.

Open AI mere nke a, o kwuru na Elon Musk mere ihe ga – abara  naani  ya uru nke ya.

Mazị Musk gbara onye isi ụlọ ọrụ OpenAI Sam Altman akwụkwọ n’afọ gara aga iji gbochie ya ịgbanwe usoro ụlọ ọrụ ya. Mazị Musk mebere OpenAI na Maazi Altman mana ọ hapụrụ ọtụtụ afọ gara aga.

 

Ka ọ dị ugbu a, ndị nta akụkọ agakwurula onye ọka iwu ya maka nzaghachi maka ikpe OpenAI, nke gbara akwụkwọ na Wednesde.

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *